Abụ Ọma 132:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eme ka Devid sikwuo ike.* M meela ka e nwee onye si n’ezinụlọ onye m tere mmanụ ga na-achị.*+
17 M ga-eme ka Devid sikwuo ike.* M meela ka e nwee onye si n’ezinụlọ onye m tere mmanụ ga na-achị.*+