-
Mak 2:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe e mechara, Jizọs gara iri nri n’ụlọ ya. Ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya na-eri ihe, n’ihi na ọtụtụ n’ime ha na-esokwa ya.+ 16 Ma mgbe ndị odeakwụkwọ ndị Farisii hụrụ na o so ndị mmehie na ndị ọnaụtụ na-eri ihe, ha malitere ịjụ ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ̀ na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”
-