4Ndị m hụrụ n’anya, unu ekwerela okwu niile yiri ka hà si n’aka Chineke,*+ kama chọpụtanụ ma hà si n’aka Chineke n’eziokwu,+ n’ihi na ọtụtụ ndị amụma ụgha abanyela n’ụwa.+
9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya.