2 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka e jiri ozizi ụgha na-eduhie ha, ka ha wee na-ekwere okwu ụgha,+ 1 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, Chineke ji mmụọ nsọ ya kwuo hoo haa na n’ọdịnihu, ụfọdụ ga-adapụ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’ihe ndị na-abụghị eziokwu yiri ka ọ̀ bụ Chineke kwuru ha,+ na-aṅakwa ntị n’ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi.
4 Ma, Chineke ji mmụọ nsọ ya kwuo hoo haa na n’ọdịnihu, ụfọdụ ga-adapụ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’ihe ndị na-abụghị eziokwu yiri ka ọ̀ bụ Chineke kwuru ha,+ na-aṅakwa ntị n’ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi.