20 Ma mgbe o chebachaara ihe ndị a echiche, mmụọ ozi Jehova bịakwutere ya ná nrọ, sị ya: “Josef, nwa Devid, atụla egwu ịkpọrọ Meri nwunye gị laa, n’ihi na ime ahụ ọ dị si n’ike mmụọ nsọ.+ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jizọs,+ n’ihi na ọ ga-azọpụta ndị ya ná mmehie ha.”+