Mak 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe a o kwuru juru ha anya.
17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe a o kwuru juru ha anya.