Ndị Rom 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Na-enyenụ mmadụ niile ihe ruuru ha: onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ isi, tụọrọnụ ya ụtụ isi;+ onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ ahịa, tụọrọnụ ya ụtụ ahịa; onye e kwesịrị ịtụ egwu, tụọnụ ya egwu;+ onye e kwesịrị ịsọpụrụ, sọpụrụnụ ya.+ Taịtọs 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru ndị ọchịchị na ndị nọ n’isi ma na-erubere ha isi,+ ka ha dị njikere ịrụ ọrụ ọma ọ bụla, 1 Pita 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jirinụ maka Onyenwe anyị na-erubere ndị niile ụmụ mmadụ họpụtara isi,+ ma eze,+ n’ihi na ọ karịrị unu,
7 Na-enyenụ mmadụ niile ihe ruuru ha: onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ isi, tụọrọnụ ya ụtụ isi;+ onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ ahịa, tụọrọnụ ya ụtụ ahịa; onye e kwesịrị ịtụ egwu, tụọnụ ya egwu;+ onye e kwesịrị ịsọpụrụ, sọpụrụnụ ya.+
3 Na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru ndị ọchịchị na ndị nọ n’isi ma na-erubere ha isi,+ ka ha dị njikere ịrụ ọrụ ọma ọ bụla,
13 Jirinụ maka Onyenwe anyị na-erubere ndị niile ụmụ mmadụ họpụtara isi,+ ma eze,+ n’ihi na ọ karịrị unu,