Matiu 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, naanị ya gbagoro n’elu ugwu ikpe ekpere.+ Ọ nọkwa ebe ahụ naanị ya ruo mgbede. Mak 6:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ọ gwaziri ndị na-eso ụzọ ya ozugbo ka ha banye n’ụgbọ ma buru ya ụzọ gawa n’ofe nke ọzọ nke osimiri ahụ, n’ebe dị Betsaịda nso. Ma, ọ gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa.+
23 Mgbe ọ gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, naanị ya gbagoro n’elu ugwu ikpe ekpere.+ Ọ nọkwa ebe ahụ naanị ya ruo mgbede.
45 Ọ gwaziri ndị na-eso ụzọ ya ozugbo ka ha banye n’ụgbọ ma buru ya ụzọ gawa n’ofe nke ọzọ nke osimiri ahụ, n’ebe dị Betsaịda nso. Ma, ọ gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa.+