Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-ahọpụta Devid* ohu m+ ka ọ na-azụ ha.+ Ọ ga-azụkwa ha. Ọ ga na-elekọta ha, na-azụkwa ha.+ Matiu 9:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mgbe ọ hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, o meteere ha ebere,+ n’ihi na a gbara ha akpụkpọ,* na-achụsakwa ha, dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+
36 Mgbe ọ hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, o meteere ha ebere,+ n’ihi na a gbara ha akpụkpọ,* na-achụsakwa ha, dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+