Luk 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka o rutere nso n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, e nwere onye nwụrụ anwụ a na-ebupụ. Ọ bụ nwa nwoke nne ya mụrụ naanị ya.+ Nne ya bụkwa nwaanyị isi mkpe. Ọtụtụ ndị obodo ahụ sokwa ya. Luk 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee garuo nso bitụ ihe ahụ e ji buru ozu ahụ aka, ndị bu ya eguzoro otu ebe. O wee sị: “Nwa okorobịa, ana m asị gị, bilie!”+
12 Ka o rutere nso n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, e nwere onye nwụrụ anwụ a na-ebupụ. Ọ bụ nwa nwoke nne ya mụrụ naanị ya.+ Nne ya bụkwa nwaanyị isi mkpe. Ọtụtụ ndị obodo ahụ sokwa ya.
14 O wee garuo nso bitụ ihe ahụ e ji buru ozu ahụ aka, ndị bu ya eguzoro otu ebe. O wee sị: “Nwa okorobịa, ana m asị gị, bilie!”+