-
Jọn 12:4-6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ma Judas Iskarịọt,+ otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya, onye na-aga ịrara ya nye, sịrị: 5 “Gịnị mere na e reghị mmanụ a na-esi ísì ọma narị mkpụrụ ego dinarịọs* atọ (300) ma nye ya ndị ogbenye?” 6 Ma, ihe mere o ji kwuo ihe a abụghị na ihe banyere ndị ogbenye na-emetụ ya n’obi, kama ọ bụ maka na ọ bụ onye ohi. Ọ bụ ya na-eji igbe ego, ọ na-ewerekwa ego e tinyere na ya.
-