-
Ọrụ Ndịozi 26:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Atara m ha ahụhụ ọtụtụ ugboro n’ụlọ nzukọ niile iji manye ha ka ha kwụsị ikwere ihe ndị ha kweere. M na-agadị obodo dị iche iche na-akpagbu ha n’ihi otú m si kpọ ha asị.
-