Jọn 18:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jizọs zara,+ sị: “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na Alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu.+ Ma, Alaeze m esighị n’ebe a.”
36 Jizọs zara,+ sị: “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na Alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu.+ Ma, Alaeze m esighị n’ebe a.”