Matiu 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jizọs sịkwara: “Nna m enyefeela m ihe niile.+ O nweghị onye ma m* nke ọma ma e wezụga Nna m.+ O nweghịkwa onye ma Nna m nke ọma ma e wezụga mụnwa na onye ọ bụla m chọrọ ịkụziri gbasara ya.+
27 Jizọs sịkwara: “Nna m enyefeela m ihe niile.+ O nweghị onye ma m* nke ọma ma e wezụga Nna m.+ O nweghịkwa onye ma Nna m nke ọma ma e wezụga mụnwa na onye ọ bụla m chọrọ ịkụziri gbasara ya.+