Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 19:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Jizọs sịrị ha: “N’eziokwu, ana m asị unu, mgbe a ga-eme ka ihe niile dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ n’ocheeze ya dị ebube, ununwa ndị na-eso m ga-anọdụkwa n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+

  • Jọn 12:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, ya sowe m. Ebe m nọ ka onye ozi m ga-anọkwa.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, Nna m ga-eme ka o nwee ùgwù.

  • Mkpughe 14:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ndị a ejighị ụmụ nwaanyị merụọ onwe ha. N’eziokwu, ha dị ka ụmụ nwaanyị na-amaghị nwoke.+ Ha na-eso Nwa Atụrụ ahụ na-aga ebe ọ bụla ọ na-aga.+ Chineke si n’ụmụ mmadụ zụta ha+ ka ha bụụrụ ya na Nwa Atụrụ ahụ mkpụrụ mbụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya