Ọrụ Ndịozi 4:34, 35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’eziokwu, e nweghị onye n’ime ha ihe kọrọ,+ n’ihi na ndị niile nwere ala ma ọ bụ ụlọ na-ere ha ma na-eweta ego ha retere. 35 Ha na-ewetara ya ndịozi,+ ha ana-enye onye ọ bụla ego ọ ga-eji gboo mkpa ya.+
34 N’eziokwu, e nweghị onye n’ime ha ihe kọrọ,+ n’ihi na ndị niile nwere ala ma ọ bụ ụlọ na-ere ha ma na-eweta ego ha retere. 35 Ha na-ewetara ya ndịozi,+ ha ana-enye onye ọ bụla ego ọ ga-eji gboo mkpa ya.+