-
Ọrụ Ndịozi 9:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ma Sọl kpebiri imesi ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị ike, chọọkwa igbuchapụ ha.+ N’ihi ya, ọ gakwuuru nnukwu onye nchụàjà 2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs. Akwụkwọ ozi ndị ahụ ga-enye ya ikike ike onye ọ bụla na-eso Ụzọ Onyenwe anyị agbụ,+ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, kpụrụkwa ha bịa Jeruselem.
-