Ọrụ Ndịozi 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs, ka o wee kee onye ọ bụla nke so n’Ụzọ Ahụ+ agbụ ma kpụrụ ya bịa Jeruselem, ma ndị ikom ma ndị inyom. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:2 Ịgba Àmà, p. 60-61 Ụlọ Nche,1/15/2000, p. 276/1/1990, p. 18
2 ma gwa ya ka o nye ya akwụkwọ ozi ndị ọ ga-eji gaa n’ụlọ nzukọ ndị dị na Damaskọs, ka o wee kee onye ọ bụla nke so n’Ụzọ Ahụ+ agbụ ma kpụrụ ya bịa Jeruselem, ma ndị ikom ma ndị inyom.