27 Ihe a mezuru, n’ihi na Herọd na Pọntiọs Paịlet+ nakwa ndị mba ọzọ na ndị Izrel zukọtara n’obodo a megide Jizọs, bụ́ ohu gị dị nsọ, onye i tere mmanụ.+ 28 Ha zukọtara ka ha mezuo ihe i kwuru na ọ ga-eme. Ihe a niile mere n’ihi ike i nwere nakwa n’ihi na ọ bụ nzube gị.+