1 Pita 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Mụnwa, bụ́ Pita, onyeozi+ Jizọs Kraịst, na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị bi nwa oge n’ụwa a, ndị bi ebe dị iche iche na Pọntọs, Galeshia, Kapadoshia,+ Eshia, na Bitinia. Unu bụ ndị Chineke họọrọ.
1 Mụnwa, bụ́ Pita, onyeozi+ Jizọs Kraịst, na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị bi nwa oge n’ụwa a, ndị bi ebe dị iche iche na Pọntọs, Galeshia, Kapadoshia,+ Eshia, na Bitinia. Unu bụ ndị Chineke họọrọ.