Ọrụ Ndịozi 16:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ kpọọrọ ha n’abalị ahụ ma saa ọnyá ha. E mekwara ya na ndị ezinụlọ ya niile baptizim n’egbughị oge.+ Ọrụ Ndịozi 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ, na ezinụlọ ya niile, kweere n’Onyenwe anyị. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt, ndị nụrụ okwu Chineke, kwekwaara, e mee ha baptizim.
33 Ọ kpọọrọ ha n’abalị ahụ ma saa ọnyá ha. E mekwara ya na ndị ezinụlọ ya niile baptizim n’egbughị oge.+
8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ, na ezinụlọ ya niile, kweere n’Onyenwe anyị. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt, ndị nụrụ okwu Chineke, kwekwaara, e mee ha baptizim.