Abụ Ọma 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ m* n’ili.*+ Ị gaghị ekwe ka onye jisiri gị aka ike nọrọ n’ili.*+ Luk 24:45, 46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 O nyeziiri ha aka ha aghọta ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru nke ọma.+ 46 Ọ sịkwara ha, “Akwụkwọ Nsọ sịrị: na Kraịst ga-ata ahụhụ ma si n’ọnwụ bilie n’ụbọchị nke atọ,+
45 O nyeziiri ha aka ha aghọta ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru nke ọma.+ 46 Ọ sịkwara ha, “Akwụkwọ Nsọ sịrị: na Kraịst ga-ata ahụhụ ma si n’ọnwụ bilie n’ụbọchị nke atọ,+