Jọn 5:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta ga-anụ olu ya+ 29 wee pụta. Ndị mere ezi ihe ga-esi n’ọnwụ bilie ka ha dị ndụ,* ma ndị mere ihe ọjọọ ga-esi n’ọnwụ bilie ka e kpee ha ikpe.*+ Jọn 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe na m, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ. 1 Ndị Kọrịnt 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ọ bụrụ na anyị na-ekwusa na a kpọlitere Kraịst n’ọnwụ,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ?
28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta ga-anụ olu ya+ 29 wee pụta. Ndị mere ezi ihe ga-esi n’ọnwụ bilie ka ha dị ndụ,* ma ndị mere ihe ọjọọ ga-esi n’ọnwụ bilie ka e kpee ha ikpe.*+
25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe na m, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ.
12 Ma ọ bụrụ na anyị na-ekwusa na a kpọlitere Kraịst n’ọnwụ,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ?