-
Ọrụ Ndịozi 26:22, 23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ma, n’ihi aka Chineke na-enyere m, ana m ezi ma ndị nta ma ndị ukwu ozi ọma ruo taa. Naanị ihe m na-ekwu bụ ihe Mosis na ndị amụma dere na ọ ga-eme.+ Ha dere na 23 Kraịst ga-ata ahụhụ,+ nakwa na ọ bụ onye mbụ a ga-akpọlite n’ọnwụ,+ onye ga-ekwusara mba a na ndị mba ọzọ ozi ọma, meekwa ka ìhè dị.”+
-