Aịzaya 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.
6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.