20 Ma, ndị isi nchụàjà na ndị okenye gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha kwuo ka e gbuo Jizọs,+ hapụrụ ha Barabas.+21 Gọvanọ ahụ jụrụ ha, sị: “Ònye n’ime ha abụọ ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha asị: “Barabas.”
14 wee sị ha: “Unu kpọtaara m nwoke a, sị na ọ na-eme ka ndị mmadụ na-enupụ isi. Ma, ajụrụ m ya ajụjụ n’ihu unu gbasara ihe unu sị na o mere. Ahụghịkwa m ihe ọjọọ ọ bụla o mere.+