Ndị Hibru 11:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụrụkwa na mmadụ enweghị okwukwe, ọ gaghị emeli ihe dị Chineke ezigbo mma, n’ihi na onye ọ bụla na-abịakwute Chineke ga-ekwetarịrị na ọ dị adị nakwa na ọ na-akwụ ndị na-achọsi ya ike ụgwọ ọrụ.+
6 Ọ bụrụkwa na mmadụ enweghị okwukwe, ọ gaghị emeli ihe dị Chineke ezigbo mma, n’ihi na onye ọ bụla na-abịakwute Chineke ga-ekwetarịrị na ọ dị adị nakwa na ọ na-akwụ ndị na-achọsi ya ike ụgwọ ọrụ.+