Abụ Ọma 58:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+ N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+ Zefanaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+ Matiu 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ ezigbo obi ụtọ,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ unu+ dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na otú a ka ha si kpagbuo ndị amụma bu unu ụzọ.+ Matiu 6:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “N’ihi ya, burunụ ụzọ na-achọ Alaeze Chineke na ezi omume Chineke, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+
11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+ N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+
3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+
12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ ezigbo obi ụtọ,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ unu+ dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na otú a ka ha si kpagbuo ndị amụma bu unu ụzọ.+
33 “N’ihi ya, burunụ ụzọ na-achọ Alaeze Chineke na ezi omume Chineke, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+