1 Ndị Kọrịnt 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 E nwee onye Chineke kpọrọ mgbe e bicharala ya úgwù,+ ya nọrọ otú ahụ. E nweekwa onye ọ kpọrọ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ya agakwala ka e bie ya úgwù.+
18 E nwee onye Chineke kpọrọ mgbe e bicharala ya úgwù,+ ya nọrọ otú ahụ. E nweekwa onye ọ kpọrọ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ya agakwala ka e bie ya úgwù.+