-
Ndị Kọlọsi 1:21, 22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’eziokwu, e nwere oge unu bụ ndị iro Chineke, oge a na-enweghị ihe jikọrọ unu na ya n’ihi na uche unu dị naanị n’ihe ọjọọ. 22 Ma ugbu a, o ji maka ọnwụ onye ahụ ji anụ ahụ́ ya chụọ àjà mee ka unu na ya dị ná mma, ka unu wee dịrị nsọ n’anya ya, bụrụkwa ndị na-enweghị ntụpọ na ndị a na-anaghị ebo ebubo n’ihu ya.+
-