Ndị Kọlọsi 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ọ bụ unu ka o mere ugbu a ka unu na ya dị ná mma+ site n’anụ ahụ́ nke onye ahụ, site n’ọnwụ ya,+ ka o wee chee unu n’ihu ya dị ka ndị dị nsọ na ndị na-enweghị mmerụ+ na ndị a na-adịghị ebo ebubo+ n’ihu ya, Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:22 Ụlọ Nche,12/15/1994, p. 12
22 ọ bụ unu ka o mere ugbu a ka unu na ya dị ná mma+ site n’anụ ahụ́ nke onye ahụ, site n’ọnwụ ya,+ ka o wee chee unu n’ihu ya dị ka ndị dị nsọ na ndị na-enweghị mmerụ+ na ndị a na-adịghị ebo ebubo+ n’ihu ya,