-
Ndị Rom 6:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ bụrụ na unu enyefee onye ọ bụla onwe unu ka unu na-erubere ya isi, unu na-agbara ya ohu maka na unu na-erubere ya isi?+ N’ihi ya, ọ bụrụ na unu na-agbara mmehie ohu,+ ọ ga-akpatara unu ọnwụ.+ Ma ọ bụrụ na unu na-agbara Chineke ohu ma na-erubere ya isi, unu ga-abụ ndị ezi omume.
-