Ndị Filipaị 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na e meere unu ihe ọma a, ọ bụghị naanị ka unu nwee okwukwe na Kraịst, kamakwa ka unu taa ahụhụ n’ihi ya.+ Ndị Kọlọsi 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’agbanyeghị na m na-ata ahụhụ maka unu.+ Echere m na m ga na-ata ya na-aga ebe m so n’ahụ́ Kraịst. Ahụhụ a m na-ata bụkwa maka ọdịmma nke ahụ́ Kraịst,+ ya bụ, ọgbakọ ya.+
29 N’ihi na e meere unu ihe ọma a, ọ bụghị naanị ka unu nwee okwukwe na Kraịst, kamakwa ka unu taa ahụhụ n’ihi ya.+
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’agbanyeghị na m na-ata ahụhụ maka unu.+ Echere m na m ga na-ata ya na-aga ebe m so n’ahụ́ Kraịst. Ahụhụ a m na-ata bụkwa maka ọdịmma nke ahụ́ Kraịst,+ ya bụ, ọgbakọ ya.+