Ndị Kọlọsi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+
24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’ahụhụ m na-ata n’ihi unu.+ Mụ onwe m na-enweta n’anụ ahụ́ m ihe fọdụrụ ná mkpagbu+ m ga-enwe n’ihi Kraịst maka ọdịmma nke ahụ́ ya, nke bụ́ ọgbakọ ya.+