1 Pita 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jirinụ maka Onyenwe anyị na-erubere ndị niile ụmụ mmadụ họpụtara isi,+ ma eze,+ n’ihi na ọ karịrị unu, 1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile.+ Hụnụ ụmụnna niile n’anya.+ Tụọnụ egwu Chineke.+ Sọpụrụnụ onye eze.+
13 Jirinụ maka Onyenwe anyị na-erubere ndị niile ụmụ mmadụ họpụtara isi,+ ma eze,+ n’ihi na ọ karịrị unu,