Ndị Galeshia 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+ Jems 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na unu na-edebe iwu a eze nyere, nke e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị,”+ unu na-agba nnọọ mbọ.
14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+
8 Ọ bụrụ na unu na-edebe iwu a eze nyere, nke e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị,”+ unu na-agba nnọọ mbọ.