Luk 21:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi ya, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile ga-eme, nweekwa ike iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi ya, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra otú ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma na-eche echiche nke ọma.+
36 N’ihi ya, mụrụnụ anya,+ na-arịọsikwanụ arịrịọ ike+ mgbe niile ka unu nwee ike ịgbanahụ ihe ndị a niile ga-eme, nweekwa ike iguzo n’ihu Nwa nke mmadụ.”+
6 N’ihi ya, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra otú ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma na-eche echiche nke ọma.+