Ndị Galeshia 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka onye ọ bụla a na-akụziri okwu Chineke na onye na-akụziri ya ihe na-enyerịta ibe ha ihe ọma niile.+ Ndị Hibru 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Unu echefukwala ịna-eme ihe ọma na ịna-enye ndị ọzọ ihe+ n’ihi na ụdị àjà ndị a na-adị Chineke ezigbo mma.+
6 Ka onye ọ bụla a na-akụziri okwu Chineke na onye na-akụziri ya ihe na-enyerịta ibe ha ihe ọma niile.+
16 Unu echefukwala ịna-eme ihe ọma na ịna-enye ndị ọzọ ihe+ n’ihi na ụdị àjà ndị a na-adị Chineke ezigbo mma.+