Matiu 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Leenụ ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m.*+ M ga-enye ya mmụọ m,+ ọ ga-emekwa ka ikpe ziri ezi doo mba niile anya. Matiu 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’eziokwu, mba niile ga-enwe olileanya n’aha ya.”+ Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nweghị onye ọzọ a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị, n’ihi na e nweghị aha ọzọ+ a na-akpọ mmadụ n’ụwa nke Chineke họọrọ ọ ga-eji zọpụta anyị.”+
18 “Leenụ ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m.*+ M ga-enye ya mmụọ m,+ ọ ga-emekwa ka ikpe ziri ezi doo mba niile anya.
12 E nweghị onye ọzọ a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị, n’ihi na e nweghị aha ọzọ+ a na-akpọ mmadụ n’ụwa nke Chineke họọrọ ọ ga-eji zọpụta anyị.”+