Ndị Rom 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na Iwu ahụ* kwụsịrị na Kraịst,+ ka e wee kpọọ onye ọ bụla nwere okwukwe na ya onye ezi omume.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Kraịst emeghị mmehie.+ Ma, Chineke ji ya chụọ àjà maka mmehie anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume n’anya Chineke.+
4 N’ihi na Iwu ahụ* kwụsịrị na Kraịst,+ ka e wee kpọọ onye ọ bụla nwere okwukwe na ya onye ezi omume.+
21 Kraịst emeghị mmehie.+ Ma, Chineke ji ya chụọ àjà maka mmehie anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume n’anya Chineke.+