15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-agaghị aghọtali* na anyị adịghị ike,+ kama a nwalere ya n’ụzọ niile otú e si anwale anyịnwa, ma o mehieghị.+
26 N’ihi na ọ bụ ụdị nnukwu onye nchụàjà a ka anyị kwesịrị inwe, onye jisiri Chineke aka ike, onye aka ya dị ọcha, onye a na-emerụghị emerụ,+ onye dị iche ná ndị mmehie, onye e mekwara ka ọ dị elu karịa eluigwe.+