Ndị Rom 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 E nyefere Jizọs ka e gbuo ya n’ihi mmehie anyị,+ a kpọlitekwara ya n’ọnwụ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume.+ Ndị Rom 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, otú ahụ otu mmehie mere ka a maa ụdị mmadụ niile ikpe,+ otú ahụkwa ka otu ezi omume si eme ka a na-akpọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+
25 E nyefere Jizọs ka e gbuo ya n’ihi mmehie anyị,+ a kpọlitekwara ya n’ọnwụ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume.+
18 N’ihi ya, otú ahụ otu mmehie mere ka a maa ụdị mmadụ niile ikpe,+ otú ahụkwa ka otu ezi omume si eme ka a na-akpọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+