Ọrụ Ndịozi 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi ya, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebiri izigara ụmụnna ha bi na Judia ihe enyemaka+ otú aka onye nke ọ bụla n’ime ha hà.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka onye ọ bụla nye ihe o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ihe na-esighị ya n’obi, ọ bụghịkwa dị ka à manyere ya amanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+
29 N’ihi ya, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebiri izigara ụmụnna ha bi na Judia ihe enyemaka+ otú aka onye nke ọ bụla n’ime ha hà.+
7 Ka onye ọ bụla nye ihe o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ihe na-esighị ya n’obi, ọ bụghịkwa dị ka à manyere ya amanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+