-
Ndị Filipaị 4:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 N’eziokwu, unu ndị Filipaị makwa na mgbe mbụ unu nụrụ ozi ọma, mgbe m hapụkwara Masedonia gawa ebe ọzọ, e nweghị ọgbakọ ọ bụla nyeere m aka ma ọ bụ kwe ka m nyere ha aka, ma e wepụ naanị unu.+ 16 N’ihi na, mgbe m nọ na Tesalonaịka, unu ziteere m ihe, ọ bụghị naanị otu ugboro kama ugboro abụọ, ka m jiri gboo mkpa m.
-