Ndị Rom 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, e nweghị onye* a ga-akpọ onye ezi omume n’ihu ya maka na ọ na-eme ihe e kwuru n’iwu,+ n’ihi na ọ bụ iwu na-eme ka anyị mata ihe bụ́ mmehie.+
20 N’ihi ya, e nweghị onye* a ga-akpọ onye ezi omume n’ihu ya maka na ọ na-eme ihe e kwuru n’iwu,+ n’ihi na ọ bụ iwu na-eme ka anyị mata ihe bụ́ mmehie.+