2 Ndị Kọrịnt 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebe ọ bụla anyị gara, a na-enwe ihe nwere ike igbu anyị otú ahụ o mere Jizọs. Ihe a na-egosi na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.+ Ndị Filipaị 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe m bu n’obi bụ ka m mata ya, matakwa ike ahụ nke mere ka o bilite n’ọnwụ+ nakwa ka m taa ahụhụ otú ọ tara+ ma kweta ịnwụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+
10 Ebe ọ bụla anyị gara, a na-enwe ihe nwere ike igbu anyị otú ahụ o mere Jizọs. Ihe a na-egosi na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.+
10 Ihe m bu n’obi bụ ka m mata ya, matakwa ike ahụ nke mere ka o bilite n’ọnwụ+ nakwa ka m taa ahụhụ otú ọ tara+ ma kweta ịnwụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+