2 Ndị Kọrịnt 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ebe niile, anyị na-edi mgbe niile n’ahụ́ anyị mmeso na-eweta ọnwụ nke e mesoro Jizọs,+ ka e wee mee ka ndụ Jizọs pụtakwa ìhè n’ahụ́ anyị.+
10 N’ebe niile, anyị na-edi mgbe niile n’ahụ́ anyị mmeso na-eweta ọnwụ nke e mesoro Jizọs,+ ka e wee mee ka ndụ Jizọs pụtakwa ìhè n’ahụ́ anyị.+