3 N’ihi na n’oge gara aga, unu ji nnukwu oge bie ndụ otú ndị mba ọzọ na-achọ.+ Mgbe ahụ, ihe ọjọọ na-agụ unu agụụ, unu ana-eme ihe ọjọọ n’asọghị anya, na-aṅụ oké mmanya, na-eme oriri oké mkpọtụ, unu na ibe unu ana-ama aka onye ga-aṅụkarị ibe ya ná mmanya, unu ana-ekpekwara arụsị.+