Ndị Hibru 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu ekwela ka e jiri ozizi dị iche iche si ebe ọzọ duhie unu, n’ihi na ọ ka mma ka ọ bụrụ amara Chineke ga-eme ka obi sie unu ike kama nri* ga-eme ka obi sie unu ike. Nri anaghị abara ndị ji ya kpọrọ oké ihe uru.+
9 Unu ekwela ka e jiri ozizi dị iche iche si ebe ọzọ duhie unu, n’ihi na ọ ka mma ka ọ bụrụ amara Chineke ga-eme ka obi sie unu ike kama nri* ga-eme ka obi sie unu ike. Nri anaghị abara ndị ji ya kpọrọ oké ihe uru.+