Jọn 5:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na Nna m anaghị ekpe onye ọ bụla ikpe, kama o nyefeela ikpe niile n’aka Ọkpara ya,+ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
22 N’ihi na Nna m anaghị ekpe onye ọ bụla ikpe, kama o nyefeela ikpe niile n’aka Ọkpara ya,+ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+